edu ihe ị ga-emebe taa?
Jiri Njiarụ AI nke Canva wee mepụta mbipụta ọdịnaya na shọshal mịdịa, vidiyo, ihe ngosi nakwa ihe ndị ọzọ.
Ngwáọrụ iji mee ka ọrụ gị kacha mma
Jiri Canva AI2.0 tụgharịa nkata ka ọ bụgharịa ihe nkepụta
Jiri Magic Eraser hichaa foto gasi
Jiri Magic write kwalite otu i si ede ihe
Tụgharịa ihe onyonyo gị ka ọ bụrụ nsirinhazi site n'iji Magic Layers
Mepụta ihe ozizi nke na-eme ka esonye ma na-akpalikwa mmụọ
Chọta templèt ihe ngosi gị zuru oke
Nọgide na brandi n'iji Ebenchekwa Brandi
Jiri ihe onyonyo na-emegharị ahụ mee ka ihe ozizi gị pụta ihe
Jiri templet ndị na-ewu ewu kepụta vidiyo gị ọzọ na-enweghị nsogbu
Jiri otu ọpịpị wepụ bakgraụnd vidiyo na ihe onyonyo
Jiri Igwe na-emelite Ịdịmma mee ka foto ọbụla chapụtakwuo
Hagharia ncheremee ozugbo maka ọwa ọ bụla
Jiri odezi vidiyo anyị tụgharịa nkebi vidiyo gasi ka ọ bụrụ ndịnaya siriri werere
Templet vidiyo gị dum n'otu ebe
Vidio ogo mma ndị emere nkwadobe maka ọrụ ọ bụla
Kwalite njikọ aka site na iji ndepùta ụmụ isiokwū AI kwadoro
Jiri Ebendowe Mbipụta tụgharịa echiche gasi ka ha bụrụ mbipụta nwere ịdịmma dị elu
Hagharia ncheremee ozugbo maka mbipụta ọ bụla
Mebe ma bipụta ọkpụkpọ oku maka emume ọbụla
Mepụta onyinyo mara mma ma dị elu maka mbipụta gị
Ngwaọrụ dum Ha niile n'otu ebe.
Zute Visual Suite
Nsiaga ọrụ gị dum n'otu ebe maka nkepụta na nrụkọ ọrụ siriri werere, nke AI mere ka ọ rụọ ọrụ.
Jiri mmetuta gosi
Jiri ihe nhụanya eji eme nkiri, nrụkọrụ dị akọ, yana ngwaọrụ AI na-eme ka ọ rụọ ọrụ wee chegharịa ngosipụta gasi.
Templèt gasị maka nnọọ ihe ọ bụla
Mbido nke ndepụta templèt
Njedebe nke ndepụta templèt